Chineke nke igwe
I gbaputara m
Mgbe muo m no na nsogbu
Aga m enye Gi ekele
Otutu oma ka m ji bia
Ekele oma ka m ga enye Gi
I ji gosi na I bu Chi m
Abu ndi nso ka m ga abu
Gbaghara nmehie m Chineke
O kwa Gi si nāI ga eburu ibu a
Ka m keta oke nāime Gi
O kwa Gi
O kwa Gi si nāI ga abukwanu nke m o o
I gbaputara m
Ma le ano m nāIru Gi
Biko gbadata bia nyere m aka
Chineke nke igwe
Mgbe muo m no na nsogbu
I ji gosi na I bu Chi m
Aga m enye Gi ekele
Ekele oma ka m ga enye Gi
Otutu oma ka m ji bia
Abu ndi nso ka m ga abu
O kwa Gi si nāI ga abukwanu nke m o o
Gbaghara nmehie m Chineke
Ka m keta oke nāime Gi
O kwa Gi
O kwa Gi si nāI ga eburu ibu a
Ma le ano m nāIru Gi
Ano m nāIru Gi
Biko gbadata bia nyere m aka
Onye na eme mma le
Ano m nāIru Gi
Gbadata bia nyere m aka
Onye na agwo oria e
Gbadata bia nyere m aka
Ano m nāIru Gi
Aka na akpu nwa
Ano m nāIru Gi
Gbadata bia nyere m aka
Odum ebo Judah
Ano m nāIru Gi
Gbadata bia nyere m aka
Nwanne nke otu onye e
Gbadata bia nyere m aka
Gbadata bia nyere m aka
Anya m ji ahu uzo e
Ano m nāIru Gi
Our God enjoys the praises of His children
ReplyDelete